2 Ndị Eze 17:22, 23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ndị Izrel nọkwa na-eme ụdị mmehie niile Jeroboam mere.+ Ha akwụsịghị ịna-eme ha, 23 ruo mgbe Jehova chụpụrụ ndị Izrel n’ihu ya, otú o si n’ọnụ ndị amụma, bụ́ ndị ohu ya, kwuo.+ E sikwa n’Izrel dọrọ ha n’agha laa Asiria,+ ebe ha nọ ruo taa.
22 Ndị Izrel nọkwa na-eme ụdị mmehie niile Jeroboam mere.+ Ha akwụsịghị ịna-eme ha, 23 ruo mgbe Jehova chụpụrụ ndị Izrel n’ihu ya, otú o si n’ọnụ ndị amụma, bụ́ ndị ohu ya, kwuo.+ E sikwa n’Izrel dọrọ ha n’agha laa Asiria,+ ebe ha nọ ruo taa.