Hosia 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Otú ọ ga-adịrị ndị nkịtị ka ọ ga-adịrị onye nchụàjà. M ga-eme ka ha zaa ajụjụ maka ihe ha metara. M ga-emekwa ka ha buru ihe ha metara.+
9 Otú ọ ga-adịrị ndị nkịtị ka ọ ga-adịrị onye nchụàjà. M ga-eme ka ha zaa ajụjụ maka ihe ha metara. M ga-emekwa ka ha buru ihe ha metara.+