-
2 Ndị Eze 3:26, 27Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
26 Mgbe eze Moab hụrụ na e meriela ya n’agha ahụ, ọ kpọọrọ narị ụmụ nwoke asaa (700), ndị ji mma agha, ka ya na ha si ná mpaghara ebe eze Ịdọm+ nọ gbapụ, ma ha agbapụlighị. 27 Ihe o meziri bụ ịkpọrọ ọkpara ya, onye kwesịrị ịnọchi ya, jiri ya chụọ àjà n’elu mgbidi ka ọ bụrụ àjà a na-esu ọkụ.+ Ihe a mere ka ndị mmadụ wesa ndị Izrel ezigbo iwe, kwụsịzie ịlụso eze Moab agha, laghachikwa n’obodo ha.
-