Aịzaya 59:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha* na-agba ọsọ aga ime ihe ọjọọ. Ha na-emekwa ngwa ngwa ka ha gbuo ndị aka ha dị ọcha.+ Ihe niile ha na-eche bụ echiche ọjọọ. Ha na-emebisị ihe ndị mmadụ ma na-echi ha ọnụ n’ala.+
7 Ha* na-agba ọsọ aga ime ihe ọjọọ. Ha na-emekwa ngwa ngwa ka ha gbuo ndị aka ha dị ọcha.+ Ihe niile ha na-eche bụ echiche ọjọọ. Ha na-emebisị ihe ndị mmadụ ma na-echi ha ọnụ n’ala.+