Jeremaya 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ị̀ ga-ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi,Ka ị̀ ga na-agụkọ mmehie anyị mgbe niile?’ Ihe a ka ị na-ekwu,Ma, ị ka na-eme ihe ọjọọ niile i nwere ike ime.”+ Jeremaya 4:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 “N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m. Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe. Ha anaghịkwa aghọta ihe. Ụbụrụ na-aghọ ha nkọ* ma a bịa n’ime ihe ọjọọ,Ma, ha amaghị otú e si eme ihe ọma.” Ezikiel 22:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Onyeisi ọ bụla n’Izrel na-eji ikike o nwere egbu mmadụ.*+
5 Ị̀ ga-ebu iwe n’obi ruo mgbe ebighị ebi,Ka ị̀ ga na-agụkọ mmehie anyị mgbe niile?’ Ihe a ka ị na-ekwu,Ma, ị ka na-eme ihe ọjọọ niile i nwere ike ime.”+
22 “N’ihi na ndị m dị nzuzu.+ Ha amaghị m. Ha bụ ụmụ na-amaghị ihe. Ha anaghịkwa aghọta ihe. Ụbụrụ na-aghọ ha nkọ* ma a bịa n’ime ihe ọjọọ,Ma, ha amaghị otú e si eme ihe ọma.”