Jeremaya 50:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ya ebe anụmanụ na-ata ahịhịa.+ Izrel ga-atakwa ahịhịa n’ugwu Kamel nakwa na Beshan.+ Afọ ga-ejukwa ya* n’ugwu ndị dị n’Ifrem+ nakwa n’ugwu ndị dị na Gilied.’”+ Ezikiel 34:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M ga-ahọpụta Devid* ohu m+ ka ọ na-azụ ha.+ Ọ ga-azụkwa ha. Ọ ga na-elekọta ha, na-azụkwa ha.+
19 M ga-akpọghachite Izrel n’ala ya ebe anụmanụ na-ata ahịhịa.+ Izrel ga-atakwa ahịhịa n’ugwu Kamel nakwa na Beshan.+ Afọ ga-ejukwa ya* n’ugwu ndị dị n’Ifrem+ nakwa n’ugwu ndị dị na Gilied.’”+