18 “Maịka+ onye Moreshet nọ na-ebu amụma n’oge Hezekaya+ bụ eze Juda, na-agwa ndị Juda niile, sị, ‘Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, sị:
“A ga-akọ Zayọn ka ubi.
Jeruselem ga-abụzi obodo e bibiri ebibi.+
Oké ọhịa ga-etochikwa ugwu nke ụlọ nsọ dị n’elu ya.”’+