20 “Ihe a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘N’eziokwu, ndị dị iche iche na ndị bi n’ọtụtụ obodo ga-abịa. 21 Ndị bi n’otu obodo ga-agakwuru ndị bi n’obodo ọzọ, sị: “Ka anyị jiri obi anyị niile gaa rịọ Jehova ka o meere anyị amara* ma chọọ Jehova nke ụsụụ ndị agha. Anyị* ga-agakwa.”+