2 Ndị Eze 20:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ ndị nwoke ị ga-amụ, ha aghọọ ndị na-eje ozi n’obí eze Babịlọn.’”+ 2 Ihe E Mere 36:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+ 2 Ihe E Mere 36:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ kpụụrụ ndị a na-ejighị mma agha gbuo laa Babịlọn,+ ha aghọọrọ ya na ụmụ ya ndị ohu+ ruo mgbe ndị* Peshia malitere ịchị.+
18 ‘A ga-akpọrọkwa+ ụfọdụ n’ime ụmụ ndị nwoke ị ga-amụ, ha aghọọ ndị na-eje ozi n’obí eze Babịlọn.’”+
17 O mere ka eze ndị Kaldia gaa lụso ha agha,+ jiri mma agha gbuo ụmụ okorobịa ha+ n’ụlọ nsọ ha.+ O mereghị ma nwa okorobịa ma nwa agbọghọ, ma agadi ma onye na-adịkwaghị ike, ebere.+ Chineke nyefere ihe niile n’aka ya.+
20 Ọ kpụụrụ ndị a na-ejighị mma agha gbuo laa Babịlọn,+ ha aghọọrọ ya na ụmụ ya ndị ohu+ ruo mgbe ndị* Peshia malitere ịchị.+