-
Aịzaya 14:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 E liri ndị eze ndị ahụ eli, ma, a gaghị eli gịnwa eli,
N’ihi na i bibiri ala gị,
Gbuokwa ndị nke gị.
O nweghị mgbe ọzọ a ga-echeta aha ụmụ ndị na-eme ihe ọjọọ.
-