Abụ Ọma 137:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Babịlọn,* obodo a ga-ebibi n’oge na-adịghị anya,+Onye ga-emegwara gị ihe i mere anyị+Ga-enwe obi ụtọ. Jeremaya 50:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 A na-anụ mkpọtụ ndị na-agba ọsọ,Ya bụ, ndị si n’ala Babịlọn na-agbapụ,Na-agbaga Zayọn ka ha kọsaa na Jehova bụ́ Chineke anyị atawala ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ata ha ahụhụ n’ihi ụlọ nsọ ya.+ Jeremaya 51:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 M ga-anọ n’ihu unu kwụọ Babịlọn na ndị niile bi na KaldiaỤgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.
8 Babịlọn,* obodo a ga-ebibi n’oge na-adịghị anya,+Onye ga-emegwara gị ihe i mere anyị+Ga-enwe obi ụtọ.
28 A na-anụ mkpọtụ ndị na-agba ọsọ,Ya bụ, ndị si n’ala Babịlọn na-agbapụ,Na-agbaga Zayọn ka ha kọsaa na Jehova bụ́ Chineke anyị atawala ndị iro ya ahụhụ. Ọ na-ata ha ahụhụ n’ihi ụlọ nsọ ya.+
24 M ga-anọ n’ihu unu kwụọ Babịlọn na ndị niile bi na KaldiaỤgwọ ihe ọjọọ niile ha mere na Zayọn.”+ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.