Aịzaya 6:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m ka Jehova nọ n’ocheeze dị elu.+ Uwe mwụda o yi sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.
6 N’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m ka Jehova nọ n’ocheeze dị elu.+ Uwe mwụda o yi sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.