Aịzaya 55:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Chọọnụ Jehova ugbu a unu ga-achọtali ya.+ Kpọkuonụ ya ugbu a ọ nọ nso.+ Emọs 5:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Chọọnụ Jehova, ka unu wee dịrị ndụ,+Ka ọ ghara irepịa ndị si n’ezinụlọ Josef otú ọkụ si erepịa ihe,Repịakwa Betel n’enweghị onye ga-emenyụ ya.
6 Chọọnụ Jehova, ka unu wee dịrị ndụ,+Ka ọ ghara irepịa ndị si n’ezinụlọ Josef otú ọkụ si erepịa ihe,Repịakwa Betel n’enweghị onye ga-emenyụ ya.