Abụ Ọma 83:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Lee, ndị iro gị na-eme mkpọtụ.+ Ndị kpọrọ gị asị na-ama gị aka.* Abụ Ọma 83:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha na-asị: “Bịanụ ka anyị kpochapụ ha ka ha ghara ịbụkwa mba,+Ka a gharazie icheta aha Izrel ọzọ.”