Aịzaya 1:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ndị isi nọ na gị dị isi ike, bụrụkwa enyi ndị ohi.+ Ịna aka azụ* na-amasị onye ọ bụla n’ime ha. Ha na-achọkwa ka e nye ha onyinye.+ Ha anaghị ekpere nwa na-enweghị nna* ikpe ziri ezi,Nwaanyị isi mkpe nwee okwu, ha anaghị eleba ya anya.+ Ezikiel 22:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Ndị isi nọ n’ime ya yiri anụ ọhịa wolf ndị na-adọgbu anụ. Ha na-emerụ ndị mmadụ ahụ́, na-egbu ndị mmadụ* iji nweta ihe ga-abara naanị ha uru.+
23 Ndị isi nọ na gị dị isi ike, bụrụkwa enyi ndị ohi.+ Ịna aka azụ* na-amasị onye ọ bụla n’ime ha. Ha na-achọkwa ka e nye ha onyinye.+ Ha anaghị ekpere nwa na-enweghị nna* ikpe ziri ezi,Nwaanyị isi mkpe nwee okwu, ha anaghị eleba ya anya.+
27 Ndị isi nọ n’ime ya yiri anụ ọhịa wolf ndị na-adọgbu anụ. Ha na-emerụ ndị mmadụ ahụ́, na-egbu ndị mmadụ* iji nweta ihe ga-abara naanị ha uru.+