Maịka 2:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, Ndị na-edina n’àkwà* ha eme atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma, ga-ata ahụhụ. Ha na-eme ihe ahụ ha kpara nkata ya mgbe chi bọrọ,N’ihi na ha ga-emeli ya.+
2 “Ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, Ndị na-edina n’àkwà* ha eme atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma, ga-ata ahụhụ. Ha na-eme ihe ahụ ha kpara nkata ya mgbe chi bọrọ,N’ihi na ha ga-emeli ya.+