Aịzaya 40:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 “Gwanụ ndị bi na Jeruselem okwu ga-eru ha n’obi.* Gwanụ ha na oge ha ga-akwụsị ịta ahụhụ eruolaNakwa na a kwụchaala ụgwọ mmehie ha.+ N’ihi na Jehova ataala ha ahụhụ niile ha kwesịrị ịta maka mmehie ha niile.”+ Zekaraya 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Otú ahụ unu bụụrụ mba dị iche iche ihe e ji abụ ọnụ,+ unu ụlọ Juda na ụlọ Izrel, otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu abụrụzie ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Nweenụ obi ike.’*+
2 “Gwanụ ndị bi na Jeruselem okwu ga-eru ha n’obi.* Gwanụ ha na oge ha ga-akwụsị ịta ahụhụ eruolaNakwa na a kwụchaala ụgwọ mmehie ha.+ N’ihi na Jehova ataala ha ahụhụ niile ha kwesịrị ịta maka mmehie ha niile.”+
13 Otú ahụ unu bụụrụ mba dị iche iche ihe e ji abụ ọnụ,+ unu ụlọ Juda na ụlọ Izrel, otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu abụrụzie ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Nweenụ obi ike.’*+