Ọpụpụ 3:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 O wee sị: “M ga-anọnyere gị.+ Ihe a ga-abụkwara gị ihe àmà na ọ bụ m zigara gị: Mgbe ị kpọpụtachara ndị m n’Ijipt, unu ga-efe ezi Chineke* n’ugwu a.”+ Aịzaya 43:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụrụ na unu agafewe mmiri, m ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu agafewe osimiri, ọ gaghị eri unu.+ Ọ bụrụ na unu agafewe ebe ọkụ dị, ọ gaghị ere unu,Ire ọkụ agaghịkwa ere unu. Ndị Rom 8:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Gịnịzi ka anyị ga-ekwu banyere ihe ndị a? Ọ bụrụ na Chineke nọnyeere anyị, ònye ga-emegide anyị?+
12 O wee sị: “M ga-anọnyere gị.+ Ihe a ga-abụkwara gị ihe àmà na ọ bụ m zigara gị: Mgbe ị kpọpụtachara ndị m n’Ijipt, unu ga-efe ezi Chineke* n’ugwu a.”+
2 Ọ bụrụ na unu agafewe mmiri, m ga-anọnyere unu.+ Ọ bụrụkwa na unu agafewe osimiri, ọ gaghị eri unu.+ Ọ bụrụ na unu agafewe ebe ọkụ dị, ọ gaghị ere unu,Ire ọkụ agaghịkwa ere unu.