Aịzaya 41:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Echegbula onwe gị, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike. M ga-enyekwara gị aka.+ M ga-eji aka nri m, bụ́ aka m ji eme ihe ziri ezi, jidesie gị ike.’ Zekaraya 8:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Otú ahụ unu bụụrụ mba dị iche iche ihe e ji abụ ọnụ,+ unu ụlọ Juda na ụlọ Izrel, otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu abụrụzie ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Nweenụ obi ike.’*+
10 Atụla egwu, n’ihi na m nọnyeere gị.+ Echegbula onwe gị, n’ihi na abụ m Chineke gị.+ M ga-eme ka ị dị ike. M ga-enyekwara gị aka.+ M ga-eji aka nri m, bụ́ aka m ji eme ihe ziri ezi, jidesie gị ike.’
13 Otú ahụ unu bụụrụ mba dị iche iche ihe e ji abụ ọnụ,+ unu ụlọ Juda na ụlọ Izrel, otú ahụ ka m ga-azọpụta unu, unu abụrụzie ngọzi.+ Unu atụla egwu.+ Nweenụ obi ike.’*+