Aịzaya 60:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 A ga-ebutere gị ihe ndị mere ka Lebanọn dị ebube,+Ya bụ, osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres. A ga-ebutere gị ha otu mgbe+Ka e jiri ha chọọ ụlọ nsọ m mma. M ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+
13 A ga-ebutere gị ihe ndị mere ka Lebanọn dị ebube,+Ya bụ, osisi junipa, osisi ash, na osisi saịpres. A ga-ebutere gị ha otu mgbe+Ka e jiri ha chọọ ụlọ nsọ m mma. M ga-emekwa ka ebe m gbakwasịrị ụkwụ dị ebube.+