8 Jehova kwuru, sị, ‘N’ihi ya, cherenụ m+
Ruo ụbọchị m ga-ebili ịkwakọrọ ihe.
N’ihi na m kpebiri ịchịkọta mba dị iche iche na ịchịkọta alaeze dị iche iche,
Iji wesa ha iwe m, wesakwa ha iwe m dị ọkụ.+
N’ihi na iwe m dị ka ọkụ, ọ ga-erepịakwa ụwa niile.+