Ndị Ikpe 7:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Narị mmadụ atọ (300) ahụ nọ na-afụ opi ha. Jehova wee mee ka onye agha nke ọ bụla jiri mma agha ya na-egbu onye agha ibe ya.+ Ndị agha ahụ gbagidere ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa ná ngwụcha Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat.
22 Narị mmadụ atọ (300) ahụ nọ na-afụ opi ha. Jehova wee mee ka onye agha nke ọ bụla jiri mma agha ya na-egbu onye agha ibe ya.+ Ndị agha ahụ gbagidere ọsọ ruo Bet-shita, ruo Zerira, ruokwa ná ngwụcha Ebel-mehola,+ n’akụkụ Tabat.