-
Ezra 3:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 N’afọ nke abụọ ha rutechara n’ụlọ ezi Chineke dị na Jeruselem, n’ọnwa nke abụọ, Zerubabel nwa Shieltiel, Jeshụa nwa Jehozadak na ụmụnne ha ndị ọzọ, bụ́ ndị nchụàjà na ndị Livaị, na ndị niile si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta Jeruselem+ malitere ọrụ ahụ. Ha họpụtara ndị Livaị dị afọ iri abụọ gbagowe ka ha lekọtawa ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova.
-