Abụ Ọma 107:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka ndị Jehova napụtara kwuo otú ahụ,Bụ́ ndị ọ napụtara n’aka onye iro,+ 3 Ndị o si n’ala dị iche iche kpọkọta.+ O si ma n’ebe ọwụwa anyanwụ ma n’ebe ọdịda anyanwụ,Ma n’ebe ugwu ma n’ebe ndịda kpọkọta ha.+
2 Ka ndị Jehova napụtara kwuo otú ahụ,Bụ́ ndị ọ napụtara n’aka onye iro,+ 3 Ndị o si n’ala dị iche iche kpọkọta.+ O si ma n’ebe ọwụwa anyanwụ ma n’ebe ọdịda anyanwụ,Ma n’ebe ugwu ma n’ebe ndịda kpọkọta ha.+