Aịzaya 35:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghị akwụsị ịna-enwe aṅụrị.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Iru uju na ịsụ ude ga-alakwa kpamkpam.+ Aịzaya 61:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 E menyere unu ihere. Ma ugbu a, unu ga-enweta ngọzi okpukpu abụọ. A gaghịzi emenye ndị m ihere, kama, ha ga na-eti mkpu ọṅụ n’ihi na a gọziela ha. N’eziokwu, ha ga-enweta ngọzi okpukpu abụọ n’ala ha.+ Ha ga na-aṅụrị ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+
10 Ndị Jehova gbapụtara ga-alọta,+ tirikwa mkpu ọṅụ bata na Zayọn.+ Ha agaghị akwụsị ịna-enwe aṅụrị.+ Ha ga na-enwe obi ụtọ, na-enwekwa aṅụrị. Iru uju na ịsụ ude ga-alakwa kpamkpam.+
7 E menyere unu ihere. Ma ugbu a, unu ga-enweta ngọzi okpukpu abụọ. A gaghịzi emenye ndị m ihere, kama, ha ga na-eti mkpu ọṅụ n’ihi na a gọziela ha. N’eziokwu, ha ga-enweta ngọzi okpukpu abụọ n’ala ha.+ Ha ga na-aṅụrị ọṅụ ruo mgbe ebighị ebi.+