-
Aịzaya 45:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Jehova kwukwara, sị:
“Uru* ndị Ijipt na ngwá ahịa* ndị Etiopia nakwa ndị Siba, bụ́ ndị toro ogologo,
Ga-abịakwute gị. Ha ga-aghọkwa ndị gị.
Ha ga-ebu ịga a tụrụ ha na-eso gị n’azụ.
Ha ga-abịa kpọọrọ gị isiala.+
Ha ga-agwa gị, sị, ‘N’eziokwu, Chineke nọnyeere gị.+
E nweghịkwa onye ọzọ. Chineke ọzọ adịghị.’”
-