Ezikiel 28:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Nwa nke mmadụ, chee ihu na Saịdọn+ ma buo amụma ihe a ga-eme ya. Joel 3:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Taya na Saịdọn na ógbè niile dị na Filistia,Gịnị ka m mere unu? Ò nwere ihe m mere unu unu na-akwụghachi m ụgwọ ya? Ọ bụrụ na unu na-akwụghachi m ụgwọ,M ga-eme ka ihe unu mere m lọghachi n’isi unu ngwa ngwa, n’egbughị oge.+
4 Taya na Saịdọn na ógbè niile dị na Filistia,Gịnị ka m mere unu? Ò nwere ihe m mere unu unu na-akwụghachi m ụgwọ ya? Ọ bụrụ na unu na-akwụghachi m ụgwọ,M ga-eme ka ihe unu mere m lọghachi n’isi unu ngwa ngwa, n’egbughị oge.+