Emọs 1:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M ga-ebibi ndị bi n’Ashdọd,+Bibiekwa onye nọ n’Ashkelọn+ na-achị.* M ga-ata Ekrọn+ ahụhụ. Ndị Filistia fọrọnụ ga-alakwa n’iyi.”+ Ọ bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’
8 M ga-ebibi ndị bi n’Ashdọd,+Bibiekwa onye nọ n’Ashkelọn+ na-achị.* M ga-ata Ekrọn+ ahụhụ. Ndị Filistia fọrọnụ ga-alakwa n’iyi.”+ Ọ bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.’