-
2 Samuel 5:6, 7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Eze Devid na ndị agha ya wee gaa Jeruselem ịlụso ndị Jebus+ bi ebe ahụ agha. Ha mara ya aka, sị ya: “I mekataghị bata ebe a. Ọ bụ ndị ìsì na ndị ngwọrọ ga-achụghachi gị azụ.” Ha nọ na-asị n’obi ha: ‘Devid emekataghị bata ebe a.’+ 7 Ma, Devid weghaara Zayọn, bụ́ obodo a rụsiri ike, nke a na-akpọzi Obodo Devid ugbu a.+
-