Matiu 11:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Nyaranụ yok m, mụtakwanụ ihe n’aka m, n’ihi na m dị nwayọọ, dịkwa umeala n’obi,+ unu* ga-enwetakwa ume.
29 Nyaranụ yok m, mụtakwanụ ihe n’aka m, n’ihi na m dị nwayọọ, dịkwa umeala n’obi,+ unu* ga-enwetakwa ume.