Ezikiel 34:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-azọpụta atụrụ m. E nweghịzi onye ha ga-abụrụ anụ oriri.+ M ga-ekpekwara otu atụrụ na ibe ya ikpe.
22 M ga-azọpụta atụrụ m. E nweghịzi onye ha ga-abụrụ anụ oriri.+ M ga-ekpekwara otu atụrụ na ibe ya ikpe.