Zekaraya 11:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 M wee were mkpara m bụ́ Ịdị Mma+ gbujisie, si otú ahụ mebie ọgbụgba ndụ mụ na ndị m gbara. Zekaraya 11:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 M wee gbujisie mkpara m nke abụọ bụ́ Ịdị n’Otu,+ si otú ahụ mee ka Juda na Izrel gharazie ịdị n’otu.+
14 M wee gbujisie mkpara m nke abụọ bụ́ Ịdị n’Otu,+ si otú ahụ mee ka Juda na Izrel gharazie ịdị n’otu.+