Ọpụpụ 21:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ọ bụrụ ohu nwoke ma ọ bụ ohu nwaanyị ka ehi ahụ sọrọ mpi, onye nwe ehi ahụ ga-akwụ nna ukwu ohu ahụ shekel* iri atọ. A ga-ejizi nkume tụgbuo ehi ahụ.
32 Ọ bụrụ ohu nwoke ma ọ bụ ohu nwaanyị ka ehi ahụ sọrọ mpi, onye nwe ehi ahụ ga-akwụ nna ukwu ohu ahụ shekel* iri atọ. A ga-ejizi nkume tụgbuo ehi ahụ.