Ezikiel 34:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Unu na-eri abụba atụrụ, na-eyikwa uwe e ji ajị atụrụ mee. Unu na-egbu atụrụ gbara agba.+ Ma, unu anaghị enye ìgwè atụrụ unu na-azụ nri.+ Ezikiel 34:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘M ga-eme ndị na-azụ atụrụ m ihe. M ga-ajụ ha ihe mere atụrụ m, kwụsịkwa ha ịzụ atụrụ m.+ Ndị ọzụzụ atụrụ ahụ agaghịzi na-azụ onwe ha. M ga-anapụtakwa atụrụ m n’ọnụ ha. Ha agaghịzi eji ha mere anụ oriri.’”
3 Unu na-eri abụba atụrụ, na-eyikwa uwe e ji ajị atụrụ mee. Unu na-egbu atụrụ gbara agba.+ Ma, unu anaghị enye ìgwè atụrụ unu na-azụ nri.+
10 Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: ‘M ga-eme ndị na-azụ atụrụ m ihe. M ga-ajụ ha ihe mere atụrụ m, kwụsịkwa ha ịzụ atụrụ m.+ Ndị ọzụzụ atụrụ ahụ agaghịzi na-azụ onwe ha. M ga-anapụtakwa atụrụ m n’ọnụ ha. Ha agaghịzi eji ha mere anụ oriri.’”