Ezra 5:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ọ bụ mgbe ahụ ka Zerubabel+ nwa Shieltiel na Jeshụa+ nwa Jehozadak malitere ịrụghachi ụlọ Chineke+ dị na Jeruselem. Ndị amụma Chineke nọnyeere ha ma na-enyere ha aka.+ Hagaị 1:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Jehova wee metụ gọvanọ Juda+ bụ́ Zerubabel nwa Shieltiel aka n’obi,*+ ya na nnukwu onye nchụàjà bụ́ Joshụa+ nwa Jehozadak nakwa ndị Izrel ndị ọzọ. Ha wee bịa ma bido ịrụ ọrụ n’ụlọ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke ha.+ Zekaraya 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Were ọlaọcha na ọlaedo kpụọ okpueze* ma kpuwe ya n’isi nnukwu onye nchụàjà bụ́ Joshụa+ nwa Jehozadak.
2 Ọ bụ mgbe ahụ ka Zerubabel+ nwa Shieltiel na Jeshụa+ nwa Jehozadak malitere ịrụghachi ụlọ Chineke+ dị na Jeruselem. Ndị amụma Chineke nọnyeere ha ma na-enyere ha aka.+
14 Jehova wee metụ gọvanọ Juda+ bụ́ Zerubabel nwa Shieltiel aka n’obi,*+ ya na nnukwu onye nchụàjà bụ́ Joshụa+ nwa Jehozadak nakwa ndị Izrel ndị ọzọ. Ha wee bịa ma bido ịrụ ọrụ n’ụlọ Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke ha.+
11 Were ọlaọcha na ọlaedo kpụọ okpueze* ma kpuwe ya n’isi nnukwu onye nchụàjà bụ́ Joshụa+ nwa Jehozadak.