Zekaraya 4:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 M wee jụọ ya, sị: “Gịnị ka osisi oliv abụọ a dị n’aka nri na n’aka ekpe ihe a e ji adọsa ọkụ* pụtara?”+ Zekaraya 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọ sịrị: “Ha bụ ndị e tere mmanụ. Ha dị abụọ, ha guzokwa n’akụkụ Onyenwe elu ụwa niile.”+ Mkpughe 11:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M ga-emekwa ka ndị àmà m abụọ yiri ákwà iru uju buo amụma ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii (1,260).” 4 Ọ bụ ha ka osisi oliv abụọ+ na ihe abụọ e ji adọsa ọkụ*+ nọchiri anya ha. Ha guzokwa n’ihu Onyenwe ụwa.+
11 M wee jụọ ya, sị: “Gịnị ka osisi oliv abụọ a dị n’aka nri na n’aka ekpe ihe a e ji adọsa ọkụ* pụtara?”+
3 M ga-emekwa ka ndị àmà m abụọ yiri ákwà iru uju buo amụma ruo otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri isii (1,260).” 4 Ọ bụ ha ka osisi oliv abụọ+ na ihe abụọ e ji adọsa ọkụ*+ nọchiri anya ha. Ha guzokwa n’ihu Onyenwe ụwa.+