Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ezra 3:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 N’afọ nke abụọ ha rutechara n’ụlọ ezi Chineke dị na Jeruselem, n’ọnwa nke abụọ, Zerubabel nwa Shieltiel, Jeshụa nwa Jehozadak na ụmụnne ha ndị ọzọ, bụ́ ndị nchụàjà na ndị Livaị, na ndị niile si n’ebe a dọọrọ ha n’agha lọta Jeruselem+ malitere ọrụ ahụ. Ha họpụtara ndị Livaị dị afọ iri abụọ gbagowe ka ha lekọtawa ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova.

  • Ezra 3:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Mgbe ndị ọrụ ahụ tọrọ ntọala ụlọ nsọ Jehova,+ ndị nchụàjà, bụ́ ndị yi uwe ndị nchụàjà ma jiri opi,+ nakwa ndị Livaị bụ́ ụmụ Esaf, ndị ji ájà, biliri ka ha too Jehova otú Eze Devid nke Izrel kwuru ka a na-eme.+

  • Ezra 5:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Eze Saịrọs sikwa n’ụlọ chi ndị Babịlọn bupụta arịa ọlaedo na nke ọlaọcha ndị dịbu n’ụlọ Chineke, bụ́ ndị Nebukadneza bukọọrọ n’ụlọ nsọ dị na Jeruselem ma bute ha n’ụlọ chi ndị Babịlọn.+ O bunyere ha otu nwoke aha ya bụ Sheshbaza,*+ onye Saịrọs mere gọvanọ.+

  • Ezra 5:16
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 16 Sheshbaza wee bịa, tọọ ntọala ụlọ Chineke+ dị na Jeruselem. A na-arụ ya kemgbe ahụ ruo ugbu a, ma a rụchabeghị ya.’+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya