14 Ndị okenye ndị Juu wee na-arụ ụlọ ahụ. Ọrụ ahụ nọkwa na-aga nke ọma+ n’ihi na amụma Hagaị+ onye amụma na Zekaraya+ nwa nwa Ido nọ na-ebu gbara ha ume. Ha rụchara ya n’ihi iwu Chineke Izrel nyere ha+ nakwa nke Saịrọs+ na Darayọs+ na Eze Atazaksis+ nke Peshia nyere ha.