Joel 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mkpụrụ* ndị dị n’okpuru shọvel ha akpọọla nkụ. E nweghịzi ihe dị n’ụlọ dị iche iche a na-akwasa ihe. A kwatuola ebe a na-ekposa ọka* n’ihi na ọka akpọnwụọla.
17 Mkpụrụ* ndị dị n’okpuru shọvel ha akpọọla nkụ. E nweghịzi ihe dị n’ụlọ dị iche iche a na-akwasa ihe. A kwatuola ebe a na-ekposa ọka* n’ihi na ọka akpọnwụọla.