-
2 Ihe E Mere 17:8, 9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 Ndị Livaị sokwa ha. Ha bụ Shemaya, Netanaya, Zebadaya, Asahel, Shemiramọt, Jehonatan, Adọnaịja, Tobaịja, na Tob-adonaịja. Elishama na Jehoram, bụ́ ndị nchụàjà, sokwa ha.+ 9 Ha jikwa akwụkwọ e dere Iwu Jehova+ malite ịkụziri ndị mmadụ ihe na Juda. Ha gazuru ebe niile na Juda na-akụziri ndị mmadụ ihe.
-