-
Malakaị 1:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 “‘Nwa na-asọpụrụ nna ya,+ onye na-eje ozi na-asọpụkwara nna ya ukwu. N’ihi ya, ọ bụrụ na m bụ nna,+ olee otú unu si na-asọpụrụ m?+ Ọ bụrụkwa na m bụ nna unu ukwu, olee egwu unu na-atụ m?’* Ọ bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha gwara unu ndị nchụàjà, ndị na-eleda aha m anya.+
“‘Ma unu sịrị: “Olee otú anyị si leda aha gị anya?”’
-