Nehemaya 5:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 M wee sị ha: “Anyị ejisiela ike gbapụta ụmụnne anyị ndị Juu e resịrị ndị mba ọzọ. Ma ùnu ga-erezi ụmụnne unu?+ Ànyị ga-azụrụzi ha n’aka unu?” Ha amaghị ihe ha ga-ekwu, o nyeghịkwa ha ọnụ okwu.
8 M wee sị ha: “Anyị ejisiela ike gbapụta ụmụnne anyị ndị Juu e resịrị ndị mba ọzọ. Ma ùnu ga-erezi ụmụnne unu?+ Ànyị ga-azụrụzi ha n’aka unu?” Ha amaghị ihe ha ga-ekwu, o nyeghịkwa ha ọnụ okwu.