Aịzaya 1:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 M ga-emesi gị ike. M ga-anụcha gị otú e si anụcha ọla, gị adị ọcha ka ihe e ji ncha saa. M ga-asapụkwa unyi niile dị gị n’ahụ́.+ Jeremaya 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 ‘I weregodị akanwụ na ncha hiri nne saa ahụ́,Ị ka ga-abụ onye na-adịghị ọcha n’anya m n’ihi mmehie gị.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
25 M ga-emesi gị ike. M ga-anụcha gị otú e si anụcha ọla, gị adị ọcha ka ihe e ji ncha saa. M ga-asapụkwa unyi niile dị gị n’ahụ́.+
22 ‘I weregodị akanwụ na ncha hiri nne saa ahụ́,Ị ka ga-abụ onye na-adịghị ọcha n’anya m n’ihi mmehie gị.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.