Mak 1:32 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Ná mgbede, mgbe anyanwụ darala, ndị mmadụ malitere ịkpọtara ya ndị niile na-arịa ọrịa na ndị mmụọ ọjọọ ji.+ Ọrụ Ndịozi 5:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ìgwè mmadụ ndị sikwa n’obodo ndị dị Jeruselem nso nọ na-abịa, na-ebute ndị ọrịa na ndị mmụọ ọjọọ* na-enye nsogbu. A na-agwọkwa ha niile.
32 Ná mgbede, mgbe anyanwụ darala, ndị mmadụ malitere ịkpọtara ya ndị niile na-arịa ọrịa na ndị mmụọ ọjọọ ji.+
16 Ìgwè mmadụ ndị sikwa n’obodo ndị dị Jeruselem nso nọ na-abịa, na-ebute ndị ọrịa na ndị mmụọ ọjọọ* na-enye nsogbu. A na-agwọkwa ha niile.