Matiu 6:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mehiere unu, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu.+ Matiu 18:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ọ̀ bụ na gịnwa ekwesịghị imere ohu ibe gị ebere, otú ahụ m meere gị?’+ Jems 2:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-anaghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ma, e kpewe onye na-eme ebere ikpe, a ga-emere ya ebere.*
14 “N’ihi na ọ bụrụ na unu na-agbaghara ndị mehiere unu, Nna unu nke eluigwe ga na-agbagharakwa unu.+
13 N’ihi na a ga-ekpe onye na-anaghị eme ebere ikpe n’emereghị ya ebere.+ Ma, e kpewe onye na-eme ebere ikpe, a ga-emere ya ebere.*