Luk 14:34, 35 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 34 “N’eziokwu, nnu dị mma. Ma ọ bụrụ na ọ naghịzi atọ ka nnu, gịnị ka a ga-eji mee ka ọ tọwakwa ka nnu?+ 35 Ọ dịghị mma ka e tinye ya n’ala ma ọ bụkwanụ ka e were ya mere nri ala. Ndị mmadụ na-awụfu ya. Onye nwere ntị ịnụ ihe, ya nụrụ.”+
34 “N’eziokwu, nnu dị mma. Ma ọ bụrụ na ọ naghịzi atọ ka nnu, gịnị ka a ga-eji mee ka ọ tọwakwa ka nnu?+ 35 Ọ dịghị mma ka e tinye ya n’ala ma ọ bụkwanụ ka e were ya mere nri ala. Ndị mmadụ na-awụfu ya. Onye nwere ntị ịnụ ihe, ya nụrụ.”+