Ndị Efesọs 5:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na onye nọ n’ìhè ahụ ga na-adị obiọma n’ihe niile, na-eme ezi omume, na-akpakwa àgwà dị mma.+
9 N’ihi na onye nọ n’ìhè ahụ ga na-adị obiọma n’ihe niile, na-eme ezi omume, na-akpakwa àgwà dị mma.+