Matiu 18:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O wee sị: “N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụrụ na unu agbanweghị dịrị ka ụmụntakịrị,+ o nweghị ihe ga-eme ka unu baa n’Alaeze eluigwe.+ Jọn 3:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Jizọs zara ya, sị: “N’eziokwu, ana m asị gị na ọ bụrụ na e sighị na mmiri+ na mmụọ nsọ+ mụọ mmadụ, ọ gaghị abanye n’Alaeze Chineke.
3 O wee sị: “N’eziokwu, ana m asị unu, ọ bụrụ na unu agbanweghị dịrị ka ụmụntakịrị,+ o nweghị ihe ga-eme ka unu baa n’Alaeze eluigwe.+
5 Jizọs zara ya, sị: “N’eziokwu, ana m asị gị na ọ bụrụ na e sighị na mmiri+ na mmụọ nsọ+ mụọ mmadụ, ọ gaghị abanye n’Alaeze Chineke.