Ndị Kọlọsi 3:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, ugbu a, unu kwesịrị ịkwụsị ihe ndị a: ọnụma, iwe, ihe ọjọọ,+ ịkparị mmadụ,+ na ikwu okwu rụrụ arụ.+ Jems 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+
8 Ma, ugbu a, unu kwesịrị ịkwụsị ihe ndị a: ọnụma, iwe, ihe ọjọọ,+ ịkparị mmadụ,+ na ikwu okwu rụrụ arụ.+
19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+