Jems 5:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Karịchaa, ụmụnna m, kwụsịnụ ịṅụ iyi. Unu ejila eluigwe ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ ṅụọ iyi. Kama ka “Ee” unu kwuru bụrụ ee, ka “Ee e” unu kwuru bụrụkwa ee e,+ ka Chineke wee ghara ikpe unu ikpe.
12 Karịchaa, ụmụnna m, kwụsịnụ ịṅụ iyi. Unu ejila eluigwe ma ọ bụ ụwa ma ọ bụ ihe ọ bụla ọzọ ṅụọ iyi. Kama ka “Ee” unu kwuru bụrụ ee, ka “Ee e” unu kwuru bụrụkwa ee e,+ ka Chineke wee ghara ikpe unu ikpe.